UKENE is seems kinda been okay like wealthy both moneyically , musically,womanically, biggerlly 😆 listen and flow along

Adizim UKENE X7

Ora obodo gbatakene
Street fulukene
The boy dizi ukene
Egwu m egwu ekele
Uto ya bili bili
Cash m Mili Mili
Long ka eriri
Nature ya gili gili
Straight forward silili
Ijem awelele
Rapm edemede
Maka orugo n'omume
Nwa bialu ije nwe ununa
Onye onye oruru ñwuriba
Anyi mpapu anyi achuba
De moni suo anyi akuba......

Egwu m na atom
Ndi ocha na achom
Bill gate na akpom
Ego adi akom
Welunu ka ofom
Nju unu abia yooomu
Omasigi inyetum
Unu apughi ikwatum
Ekelebe n'eche m
Na aka ndi isi ka ana ekpe m
Nsi ha na ha ha enwetem
Ooo ka ha n'ekwe m
Atuu mu ha na agba nkiri
Ife n'tinye aka nweee mmiri
Ana enyem way ka Anu eriri
N'egwu ka oshimili
The flow dikwanu omini
Killer ka obejiri
Shutdown okwechiri
Egwu m bad egwu ekpili
Ha amalo n'mdi UKENE
Nno ka fa fuu ha ekwere
Ndi owute ebebe
Okaa n'ikpe anyi ekpebe
Obaa n'ime anyi echebe
Obute ife anyi eribe
Umu asa tuo ha anwuba
The street fuu ha ekobe
Efcc bia ha Naba
Kpoo ndi isi fa anyi asuba
Mbute Anya anyi achaba
Jonsin pia gi inaba

Adim bad
My way hard
Kuo my game ka may-hard
Over u I mad
Ehh ehh ehh shaking ya body

UKENE boy fuu nne biakwa
Baby u fine but u be lekpa
U cos wahala nne nekwa
U dey bad afumu ife ina emekwa
Besides ife ibu n'atokwa
Niggaz n'agba izu akuko gi ka ha n'atokwa
Onye igashite ona anwukwa

Adizim UKENE X7

0 comments
    No comments found

:: / ::
::
/ ::

Queue