MKPOKITI Is Igbo culture traditional dance type which is been gyration and groove igbotically party good hour 😊

•intro•
chorus•

Ayaya ooo egwu kenu bu mkpokiti
Ayaya oo 2y Mexino bobo nkiti

AJOANU
2y Mexino
Ifex gehdemn puff
And this is coming back disturbing them like church rat
Boy di fly ka jet ma ndia pasa ka pasati....

•Verse (2y Mexino)•
•
Abum nwa obodo oyibo
Onye eche na ojeka anyi go
Onye eche na ojeka adago (onye eche na ojeka adago)
obodo edelugo
Ha n'etuzim baba Nico
Ha na efem ka omaliko
Checkie n'munwa analigo
See your boys ka n'atu ludo
Ndi mmadu fa ncha ekopugo
Ha n'asim 2y na you Biko
Piabalum igba achikolo
Maka n'egwu a bu egwu ikolobia
N'asulum china chinko
Di okpa u are good to gooo
Ugegbe nwa oyibo
Fa n'acho inwum ka abalumo
Ka eticha mu ka aki oyibo
Zuchaa nwa guy ka okwe ludo

Nwanne mu ifutugo? Ebe okoro n'asu oyibo
Ojiya wee gbado oyoko
Ya bu ife adilogi egwu?
Ha n'ajum kezi ije
Mpa kam bu n'ime ogbe
My men jicha ego igwe
My first entry mpialu oge


•chorus•

Ayaya ooo egwu kenu bu mkpokiti "ichaka"
Ayaya oo 2y Mexino bobo nkiti "Jesus ehh"!!

Ayaya ooo egwu kenu bu mkpokiti "onaeme"
Ayaya oo 2y Mexino bobo nkiti "iyooo"

Gehdemn

•Verse (ifex g)•

Listen fine boys like us!
Na dem dey rush us
When I spit am killing all this fly ka mu abu shatoux
Nwoke di wuuu adim agba main market ana etum boss
G na adi api laptop but when I'm talking dey don't talk
Anytime I pull up nwaa gi ekpoonie ka pick up
Am sick juo lonart
You know that am good at..what am doing
And others enwelo onu they're just bat 🦇
And this is coming back disturbing them ka church rat
Boy di fly ka jet ma ndia pasa ka pasati
Wepu imi n'my business
Before owoo imi ohoo
Men m na eme eme ka ebe akolu ede n'ji oko
Ndi asili ana Ako nwata nwoke ana etu puff!
Fa si nam mafu Kobo mfu Kobo fa ana eko!

chorus•

Ayaya ooo egwu kenu bu mkpokiti "ichaka"
Ayaya oo 2y Mexino bobo nkiti "Jesus ehh"!!

Ayaya ooo egwu kenu bu mkpokiti "onaeme"
Ayaya oo 2y Mexino bobo nkiti "iyooo"....................

0 comments
    No comments found

:: / ::
::
/ ::

Queue